Aịzaya 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị onye ajọ omume!—Ka ọdachi dakwasị ya; n’ihi na ihe o mere ndị ọzọ ka a ga-eme ya!+ Ndị Rom 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na e si n’eluigwe na-ekpughe ọnụma Chineke+ megide asọpụrụghị Chineke na ajọ omume+ niile nke ndị na-ekpuchi eziokwu+ ahụ n’ụzọ na-ezighị ezi,+ Ndị Kọlọsi 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ n’ihi ihe ndị ahụ ka ọnụma Chineke ji abịa.+ Ndị Hibru 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+
18 N’ihi na e si n’eluigwe na-ekpughe ọnụma Chineke+ megide asọpụrụghị Chineke na ajọ omume+ niile nke ndị na-ekpuchi eziokwu+ ahụ n’ụzọ na-ezighị ezi,+
27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+