Aịzaya 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, aka gị adịwo elu,+ ma ha anaghị ahụ ya.+ Ha ga-ahụ ekworo ị na-ekwo n’ihi ndị gị, ihere ewee mee ha.+ Ee, ọkụ+ nke ga-erepịa ndị iro gị ga-erepịa ha. Mak 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otú ọ dị, onye ọ bụla nke na-ekwulu mmụọ nsọ, a gaghị agbaghara ya ruo mgbe ebighị ebi, kama ọ bụ onye ikpe mmehie mara ruo mgbe ebighị ebi.”+
11 Jehova, aka gị adịwo elu,+ ma ha anaghị ahụ ya.+ Ha ga-ahụ ekworo ị na-ekwo n’ihi ndị gị, ihere ewee mee ha.+ Ee, ọkụ+ nke ga-erepịa ndị iro gị ga-erepịa ha.
29 Otú ọ dị, onye ọ bụla nke na-ekwulu mmụọ nsọ, a gaghị agbaghara ya ruo mgbe ebighị ebi, kama ọ bụ onye ikpe mmehie mara ruo mgbe ebighị ebi.”+