Obedaya 18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ, ụlọ Josef aghọọkwa ire ọkụ,+ ụlọ Isọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka;+ ha ga-esunye ha ọkụ wee laa ha n’iyi. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Isọ+ ga-alanahụnụ; n’ihi na Jehova ekwuwo ya. Malakaị 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 akpọrọ m Isọ+ asị; n’ikpeazụ, m mere ka ugwu ya bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ihe nketa ya bụrụ maka nkịta ndị na-ebi n’ala ịkpa.”+
18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ, ụlọ Josef aghọọkwa ire ọkụ,+ ụlọ Isọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka;+ ha ga-esunye ha ọkụ wee laa ha n’iyi. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Isọ+ ga-alanahụnụ; n’ihi na Jehova ekwuwo ya.
3 akpọrọ m Isọ+ asị; n’ikpeazụ, m mere ka ugwu ya bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ihe nketa ya bụrụ maka nkịta ndị na-ebi n’ala ịkpa.”+