6 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ndị isi Juda dị ka ite nke ọkụ juru n’ime ya n’ọhịa,+ meekwa ka ha dị ka ọwa na-enwu ọkụ nke e sonyere n’ùkwù ọka e gbutere ọhụrụ,+ ha ga-erepịa ndị niile nọ n’aka nri nakwa n’aka ekpe gbaa gburugburu;+ ndị Jeruselem ga-ebikwa n’obodo ha bụ́ Jeruselem.+