9 Ụjọ ga-eme ka nkume ha nke dị elu ghara ịdịkwa. Ndị isi ha ga-atụkwa ụjọ n’ihi ihe mgbaàmà ahụ,”+ ka Jehova kwuru, bụ́ onye ìhè ya dị na Zayọn, onye ekwú ọkụ ya+ dịkwa na Jeruselem.
5 Abalị agaghị adịkwa ọzọ,+ ìhè oriọna adịghịkwa ha mkpa, ha enweghịkwa ìhè anyanwụ, n’ihi na Jehova Chineke ga-enye ha ìhè,+ ha ga-achịkwa dị ka ndị eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+