Aịzaya 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu niile ndị bi n’elu ala+ na unu ndị bi n’ụwa, unu ga-ahụ ihe yiri mgbe a na-egwunye ihe mgbaàmà n’elu ugwu,+ unu ga-anụkwa ụda nke na-ada ka mgbe a na-afụ opi.+
3 Unu niile ndị bi n’elu ala+ na unu ndị bi n’ụwa, unu ga-ahụ ihe yiri mgbe a na-egwunye ihe mgbaàmà n’elu ugwu,+ unu ga-anụkwa ụda nke na-ada ka mgbe a na-afụ opi.+