Abụ Ọma 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ndị niile bi n’ụwa tụọ egwu Jehova.+Ka ndị niile bi n’elu ala tụọ ya ụjọ.+ Abụ Ọma 96:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Ilu 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 na-aṅụrị ọṅụ n’ihi elu ala ya,+ ihe na-enye m obi ụtọ bụkwa ihe metụtara ụmụ mmadụ.+ Aịzaya 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Anyị adịwo ime, ime emewo anyị;+ dị ka a pụrụ ikwu ya, anyị amụwo ifufe. Ọ dịghị ezigbo nzọpụta anyị wetawooro ala a,+ a mụghịkwa ndị ga-ebi n’elu ala.+ Abụ Ákwá 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị eze ụwa na ndị niile bi n’elu ala ekwetaghị+Na onye mmegide na onye iro ga-abata n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.+
13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+
18 Anyị adịwo ime, ime emewo anyị;+ dị ka a pụrụ ikwu ya, anyị amụwo ifufe. Ọ dịghị ezigbo nzọpụta anyị wetawooro ala a,+ a mụghịkwa ndị ga-ebi n’elu ala.+
12 Ndị eze ụwa na ndị niile bi n’elu ala ekwetaghị+Na onye mmegide na onye iro ga-abata n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.+