Aịzaya 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee sị ya: “Nke a bụ ihe Hezekaya kwuru, ‘Taa bụ ụbọchị nsogbu+ na nke ịba mba nakwa nke ajọ mkparị,+ n’ihi na ụmụ erutewo n’ọnụ akpa nwa, ma ike e ji amụ ha adịghị.+
3 Ha wee sị ya: “Nke a bụ ihe Hezekaya kwuru, ‘Taa bụ ụbọchị nsogbu+ na nke ịba mba nakwa nke ajọ mkparị,+ n’ihi na ụmụ erutewo n’ọnụ akpa nwa, ma ike e ji amụ ha adịghị.+