Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+ Abụ Ọma 91:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-akpọku m, m ga-azakwa ya.+M ga-anọnyere ya n’oge ahụhụ.+M ga-anapụta ya ma bulie ya elu.+