Mkpughe 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 o ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke,+ nyekwa ya otuto,+ n’ihi na oge awa nke ikpe si n’aka ya eruwo,+ n’ihi ya, feenụ Onye ahụ nke kere+ eluigwe na ụwa na oké osimiri na isi mmiri niile.”+
7 o ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke,+ nyekwa ya otuto,+ n’ihi na oge awa nke ikpe si n’aka ya eruwo,+ n’ihi ya, feenụ Onye ahụ nke kere+ eluigwe na ụwa na oké osimiri na isi mmiri niile.”+