1 Pita 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na oge a kara aka eruwo ka ikpe malite n’ụlọ Chineke.+ Ma ọ bụrụ na ọ ga-amalite n’ebe anyị nọ,+ gịnị ka ọgwụgwụ ya ga-abụrụ ndị na-adịghị erube isi n’ozi ọma Chineke?+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
17 N’ihi na oge a kara aka eruwo ka ikpe malite n’ụlọ Chineke.+ Ma ọ bụrụ na ọ ga-amalite n’ebe anyị nọ,+ gịnị ka ọgwụgwụ ya ga-abụrụ ndị na-adịghị erube isi n’ozi ọma Chineke?+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+