Ọpụpụ 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ụbọchị isii ka Jehova kere eluigwe na ụwa, oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+ o wee zuwe ike n’ụbọchị nke asaa.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji gọzie ụbọchị izu ike ma mee ka ọ dị nsọ.+ Abụ Ọma 124:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Enyemaka anyị dị n’aha Jehova,+Onye kere eluigwe na ụwa.”+ Abụ Ọma 146:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye bụ́ onye eziokwu ruo mgbe ebighị ebi,+
11 N’ihi na ụbọchị isii ka Jehova kere eluigwe na ụwa, oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+ o wee zuwe ike n’ụbọchị nke asaa.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji gọzie ụbọchị izu ike ma mee ka ọ dị nsọ.+
6 Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye bụ́ onye eziokwu ruo mgbe ebighị ebi,+