Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Abụ Ọma 121:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Enyemaka m ga-esi n’aka Jehova bịa,+Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa.+ Abụ Ọma 134:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Jehova, bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Si na Zayọn gọzie gị.+ Ọrụ Ndịozi 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ha nụrụ ihe a, ha ji otu obi gwa Chineke n’oké olu,+ sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ ọ bụ gị bụ Onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+
24 Mgbe ha nụrụ ihe a, ha ji otu obi gwa Chineke n’oké olu,+ sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ ọ bụ gị bụ Onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+