Aịzaya 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O gwunyeworo mba ukwu nke dị n’ebe dị anya+ ihe mgbaàmà, ọ fụwokwara mba nke nọ na nsọtụ ụwa+ mkpọrọhịhị; ma, lee! ọ ga-eji ọsọ bata ngwa ngwa.+ Aịzaya 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwunyenụ ihe mgbaàmà+ n’elu ugwu nke bụ́ nkume nkume, nke na-enweghị ihe kpuchiri ya. Kpọkuonụ ha, feerenụ ha aka,+ ka ha bata n’ọnụ ụzọ nke ndị a ma ama.+
26 O gwunyeworo mba ukwu nke dị n’ebe dị anya+ ihe mgbaàmà, ọ fụwokwara mba nke nọ na nsọtụ ụwa+ mkpọrọhịhị; ma, lee! ọ ga-eji ọsọ bata ngwa ngwa.+
2 “Gwunyenụ ihe mgbaàmà+ n’elu ugwu nke bụ́ nkume nkume, nke na-enweghị ihe kpuchiri ya. Kpọkuonụ ha, feerenụ ha aka,+ ka ha bata n’ọnụ ụzọ nke ndị a ma ama.+