Aịzaya 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ìhè Izrel+ ga-aghọ ọkụ,+ Onye Nsọ ya ga-aghọkwa ire ọkụ;+ ọ ga-enwusi ike wee repịa ahịhịa na osisi ogwu ya+ n’otu ụbọchị. Obedaya 18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ, ụlọ Josef aghọọkwa ire ọkụ,+ ụlọ Isọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka;+ ha ga-esunye ha ọkụ wee laa ha n’iyi. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Isọ+ ga-alanahụnụ; n’ihi na Jehova ekwuwo ya.
17 Ìhè Izrel+ ga-aghọ ọkụ,+ Onye Nsọ ya ga-aghọkwa ire ọkụ;+ ọ ga-enwusi ike wee repịa ahịhịa na osisi ogwu ya+ n’otu ụbọchị.
18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ, ụlọ Josef aghọọkwa ire ọkụ,+ ụlọ Isọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka;+ ha ga-esunye ha ọkụ wee laa ha n’iyi. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Isọ+ ga-alanahụnụ; n’ihi na Jehova ekwuwo ya.