Abụ Ọma 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anwụrụ ọkụ si n’oghere imi ya kwụgoo, ọkụ nke si ya n’ọnụ nọkwa na-erepịa ihe;+Icheku ọkụ sikwa n’ebe ọ nọ na-apụta. Abụ Solomọn 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Kanye m dị ka akara n’elu obi gị,+ dị ka akara n’ogwe aka gị; n’ihi na ịhụnanya siri ike dị ka ọnwụ,+ ọ naghị ekwe ekwe dị ka Shiol, ọ na-achọsi ikwesị ntụkwasị obi+ ike. Ọ na-enwu dị ka ọkụ, bụ́ ire ọkụ nke Jaa.+
8 Anwụrụ ọkụ si n’oghere imi ya kwụgoo, ọkụ nke si ya n’ọnụ nọkwa na-erepịa ihe;+Icheku ọkụ sikwa n’ebe ọ nọ na-apụta.
6 “Kanye m dị ka akara n’elu obi gị,+ dị ka akara n’ogwe aka gị; n’ihi na ịhụnanya siri ike dị ka ọnwụ,+ ọ naghị ekwe ekwe dị ka Shiol, ọ na-achọsi ikwesị ntụkwasị obi+ ike. Ọ na-enwu dị ka ọkụ, bụ́ ire ọkụ nke Jaa.+