2 Samuel 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anwụrụ ọkụ wee si n’oghere imi ya kwụgoo, ọkụ nke si ya n’ọnụ nọkwa na-erepịa ihe;+Icheku ọkụ sikwa n’ebe ọ nọ na-apụta.+ Aịzaya 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Lee! Aha Jehova si n’ebe dị anya na-abịa, n’iwe ya na-ere ọkụ+ nakwa n’oké ígwé ojii. Egbugbere ọnụ ya jupụtara n’amamikpe, ire ya dịkwa ka ọkụ na-erepịa ihe.+
9 Anwụrụ ọkụ wee si n’oghere imi ya kwụgoo, ọkụ nke si ya n’ọnụ nọkwa na-erepịa ihe;+Icheku ọkụ sikwa n’ebe ọ nọ na-apụta.+
27 Lee! Aha Jehova si n’ebe dị anya na-abịa, n’iwe ya na-ere ọkụ+ nakwa n’oké ígwé ojii. Egbugbere ọnụ ya jupụtara n’amamikpe, ire ya dịkwa ka ọkụ na-erepịa ihe.+