Abụ Ọma 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anwụrụ ọkụ si n’oghere imi ya kwụgoo, ọkụ nke si ya n’ọnụ nọkwa na-erepịa ihe;+Icheku ọkụ sikwa n’ebe ọ nọ na-apụta. Jeremaya 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ̀ bụ na okwu m adịghị ka ọkụ,”+ ka Jehova kwuru, “dịrịkwa ka hama e ji akpụ ụ́zụ́, nke na-akụri nkume dị elu?”+ Ndị Hibru 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na Chineke anyị bụkwa ọkụ na-erepịa erepịa.+
8 Anwụrụ ọkụ si n’oghere imi ya kwụgoo, ọkụ nke si ya n’ọnụ nọkwa na-erepịa ihe;+Icheku ọkụ sikwa n’ebe ọ nọ na-apụta.
29 “Ọ̀ bụ na okwu m adịghị ka ọkụ,”+ ka Jehova kwuru, “dịrịkwa ka hama e ji akpụ ụ́zụ́, nke na-akụri nkume dị elu?”+