Ndị Hibru 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na okwu+ Chineke dị ndụ+ ma na-akpa ike,+ dịkwa nkọ karịa mma agha ihu abụọ+ ọ bụla, ọ na-amabakwa ọbụna ruo n’ikewa mkpụrụ obi+ na mmụọ,+ ma nkwonkwo ma ụmị ha, o nwekwara ike ịchọpụta echiche na ihe mmadụ bu n’obi.+
12 N’ihi na okwu+ Chineke dị ndụ+ ma na-akpa ike,+ dịkwa nkọ karịa mma agha ihu abụọ+ ọ bụla, ọ na-amabakwa ọbụna ruo n’ikewa mkpụrụ obi+ na mmụọ,+ ma nkwonkwo ma ụmị ha, o nwekwara ike ịchọpụta echiche na ihe mmadụ bu n’obi.+