Aịzaya 49:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ka ọnụ m dị ka mma agha dị nkọ.+ O zobewo m+ na ndò+ aka ya. O wee mee ka m bụrụ akụ́ a pịrị apị. O zobere m n’ime akpa akụ́ ya. Ndị Efesọs 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Narakwanụ okpu agha+ bụ́ nzọpụta, na mma agha+ nke mmụọ nsọ,+ ya bụ, okwu Chineke,+
2 O wee mee ka ọnụ m dị ka mma agha dị nkọ.+ O zobewo m+ na ndò+ aka ya. O wee mee ka m bụrụ akụ́ a pịrị apị. O zobere m n’ime akpa akụ́ ya.