17 O wee yiri ezi omume dị ka uwe agha,+ kpurukwa okpu agha nke nzọpụta n’isi ya.+ O yiiri uwe ịbọ ọbọ,+ werekwa ịnụ ọkụ n’obi kpuchie onwe ya dị ka uwe elu na-enweghị aka.+
8 Ma anyị onwe anyị ndị bụ́ ụmụ nke ehihie, ka anyị nwee uche ziri ezi ma yiri ihe mgbochi obi+ bụ́ okwukwe+ na ịhụnanya, kpurukwa olileanya nke nzọpụta+ dị ka okpu agha;+