Abụ Ọma 63:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mkpụrụ obi m na-esochi gị anya;+Aka nri gị jidesiri m ike.+ Abụ Ọma 91:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe nzuzo+ nke Onye Kasị Elu+Ga-enwetara onwe ya ebe obibi na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Aịzaya 51:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-etinye okwu m n’ọnụ gị,+ m ga-emekwa ka ndò nke aka m kpuchie gị,+ iji mee ka eluigwe guzosie ike,+ tọọkwa ntọala ụwa,+ wee sị Zayọn, ‘Unu bụ ndị m.’+
91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe nzuzo+ nke Onye Kasị Elu+Ga-enwetara onwe ya ebe obibi na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
16 M ga-etinye okwu m n’ọnụ gị,+ m ga-emekwa ka ndò nke aka m kpuchie gị,+ iji mee ka eluigwe guzosie ike,+ tọọkwa ntọala ụwa,+ wee sị Zayọn, ‘Unu bụ ndị m.’+