Abụ Ọma 73:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ònye ka m nwere n’eluigwe?+Ọ dịghị ihe ọzọ na-enye m obi ụtọ n’ụwa ma e wezụga gị.+ Abụ Ọma 143:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Agbasapụworo m gị aka m;+Agụụ gị na-agụ mkpụrụ obi m otú agụụ mmiri si agụ ala kpọrọ nkụ.+ Sila.