Abụ Ọma 89:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha,+Ònye dị ike ka gị, Jaa?+Ikwesị ntụkwasị obi gị gbara gị gburugburu.+ Abụ Ọma 118:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Agaghị m anwụ, kama m ga na-adị ndụ,+Ka m wee kọsaa ọrụ Jaa.+ Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+ 1 Jọn 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-enweghị ịhụnanya amaghị Chineke, n’ihi na Chineke bụ ịhụnanya.+
8 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha,+Ònye dị ike ka gị, Jaa?+Ikwesị ntụkwasị obi gị gbara gị gburugburu.+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+