Abụ Ọma 71:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Chineke, ị nọwo na-ezi m ihe malite n’oge m bụ nwata,+Ruo ugbu a, anọ m na-akọ banyere ọrụ gị dị ebube.+ Abụ Ọma 73:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma mụ onwe m, ịbịaru Chineke nso dị m mma.+Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ka m ji mere ebe mgbaba,+Ka m wee kọsaa ọrụ ya niile.+
17 Chineke, ị nọwo na-ezi m ihe malite n’oge m bụ nwata,+Ruo ugbu a, anọ m na-akọ banyere ọrụ gị dị ebube.+
28 Ma mụ onwe m, ịbịaru Chineke nso dị m mma.+Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ka m ji mere ebe mgbaba,+Ka m wee kọsaa ọrụ ya niile.+