Abụ Ọma 65:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị. Ndị Hibru 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ka anyị jiri ezi obi na-abịaru nso, nwee obi ike zuru ezu na okwukwe, ebe e fesaworo mmiri dị ọcha n’obi anyị ka ọ ghara inwe ajọ akọ na uche,+ jirikwa ya sachaa ahụ́ anyị.+ Jems 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Meenụ ka aka unu dị ọcha, unu ndị mmehie,+ meekwanụ ka obi unu dị ọcha,+ unu ndị nwere uche abụọ.+
4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị.
22 ka anyị jiri ezi obi na-abịaru nso, nwee obi ike zuru ezu na okwukwe, ebe e fesaworo mmiri dị ọcha n’obi anyị ka ọ ghara inwe ajọ akọ na uche,+ jirikwa ya sachaa ahụ́ anyị.+
8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Meenụ ka aka unu dị ọcha, unu ndị mmehie,+ meekwanụ ka obi unu dị ọcha,+ unu ndị nwere uche abụọ.+