Ezikiel 36:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+ Ndị Efesọs 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 ka o wee doo ya nsọ,+ jirikwa mmiri saa ya wee mee ka ọ dị ọcha site n’okwu Chineke,+
25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+