Aịzaya 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe Jehova ga-asachapụworị nsị ụmụ Zayọn,+ ọ ga-eji mmụọ nke ikpe na mmụọ nke ịgba ihe ọkụ+ sachapụ+ ọbara niile a wụfuru+ n’ime Jeruselem, Jeremaya 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-asachapụ ha njehie niile ha jehiere megide m,+ m ga-agbaghara ha njehie niile ha jehiere megide m nakwa iwu m ha mebiri.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma nke ahụ bụkwa ihe ụfọdụ n’ime unu bụbu.+ Ma a sachawo unu,+ ma e dowo unu nsọ,+ ma a kpọwo unu ndị ezi omume+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ nakwa site ná mmụọ nke Chineke anyị.+
4 Mgbe Jehova ga-asachapụworị nsị ụmụ Zayọn,+ ọ ga-eji mmụọ nke ikpe na mmụọ nke ịgba ihe ọkụ+ sachapụ+ ọbara niile a wụfuru+ n’ime Jeruselem,
8 M ga-asachapụ ha njehie niile ha jehiere megide m,+ m ga-agbaghara ha njehie niile ha jehiere megide m nakwa iwu m ha mebiri.+
11 Ma nke ahụ bụkwa ihe ụfọdụ n’ime unu bụbu.+ Ma a sachawo unu,+ ma e dowo unu nsọ,+ ma a kpọwo unu ndị ezi omume+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ nakwa site ná mmụọ nke Chineke anyị.+