Ezikiel 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-achụsasị gị n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ị gbasasịa n’etiti ala dị iche iche.+ M ga-ewepụkwa adịghị ọcha dị n’ahụ́ gị.+ Ezikiel 36:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+
15 M ga-achụsasị gị n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ị gbasasịa n’etiti ala dị iche iche.+ M ga-ewepụkwa adịghị ọcha dị n’ahụ́ gị.+
25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+