Diuterọnọmi 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova ga-achụsasịkwa unu n’etiti ndị dị iche iche,+ a ga-emekwa ka unu fọdụ mmadụ ole na ole+ n’etiti mba ndị Jehova ga-achụga unu. Diuterọnọmi 28:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova ga-eme ka e merie gị n’ihu ndị iro gị.+ Otu ụzọ ka ị ga-esi gaa ibuso ha agha, ma ị ga-esi n’ụzọ asaa gbaa ọsọ n’ihu ha; ị ga-aghọkwa ihe ga-eme ka alaeze niile nke ụwa tụọ ụjọ.+ Ezikiel 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m chụsasịrị ha n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ha gbasasịa n’ala dị iche iche.+
27 Jehova ga-achụsasịkwa unu n’etiti ndị dị iche iche,+ a ga-emekwa ka unu fọdụ mmadụ ole na ole+ n’etiti mba ndị Jehova ga-achụga unu.
25 Jehova ga-eme ka e merie gị n’ihu ndị iro gị.+ Otu ụzọ ka ị ga-esi gaa ibuso ha agha, ma ị ga-esi n’ụzọ asaa gbaa ọsọ n’ihu ha; ị ga-aghọkwa ihe ga-eme ka alaeze niile nke ụwa tụọ ụjọ.+
15 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m chụsasịrị ha n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ha gbasasịa n’ala dị iche iche.+