Abụ Ọma 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila. Ezikiel 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-esetịkwa aka m mee ha ihe,+ meekwa ka ala ha, bụ́ ebe niile ha bi, bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, bụ́ ntọgbọrọ n’efu ga-adị njọ karịa ala ịkpa nke dị n’ụzọ Dibla. Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”
16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.
14 M ga-esetịkwa aka m mee ha ihe,+ meekwa ka ala ha, bụ́ ebe niile ha bi, bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, bụ́ ntọgbọrọ n’efu ga-adị njọ karịa ala ịkpa nke dị n’ụzọ Dibla. Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”