Ilu 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ọ bụrụ na okwu ọnụ gị mere ka ị ma n’ọnyà,+ ọ bụrụ na okwu ọnụ gị mere ka e jide gị, Ilu 26:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-egwu olulu ga-adaba n’olulu ahụ,+ onye na-akwapụ nkume—ọ bụ ya ka ọ ga-alaghachikwute.+ Aịzaya 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị onye ajọ omume!—Ka ọdachi dakwasị ya; n’ihi na ihe o mere ndị ọzọ ka a ga-eme ya!+