Aịzaya 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-atụgharị aka m megide gị, m ga-agbazepụ ifurifu ọla gị dị ka à ga-asị na e tinyere ya ncha, m ga-ewepụkwa unyi gị niile.+ Ezikiel 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M ga-eme ka ị kwụsị omume gị rụrụ arụ,+ tinyere akwụna ị malitere ịgba n’ala Ijipt;+ ị gaghị ewelikwa anya gị lee ha, ị gaghịkwa echeta Ijipt ọzọ.’ Malakaị 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-anọdụkwa dị ka onye na-anụcha ihe na onye na-eme ka ọlaọcha dị ọcha,+ ọ ga-emekwa ka ụmụ Livaị dị ọcha;+ ọ ga-anụcha ha dị ka ọlaedo,+ nụchaakwa ha dị ka ọlaọcha, ha ga-aghọkwara Jehova ndị na-eweta onyinye inweta ihu ọma+ n’ezi omume.
25 M ga-atụgharị aka m megide gị, m ga-agbazepụ ifurifu ọla gị dị ka à ga-asị na e tinyere ya ncha, m ga-ewepụkwa unyi gị niile.+
27 M ga-eme ka ị kwụsị omume gị rụrụ arụ,+ tinyere akwụna ị malitere ịgba n’ala Ijipt;+ ị gaghị ewelikwa anya gị lee ha, ị gaghịkwa echeta Ijipt ọzọ.’
3 Ọ ga-anọdụkwa dị ka onye na-anụcha ihe na onye na-eme ka ọlaọcha dị ọcha,+ ọ ga-emekwa ka ụmụ Livaị dị ọcha;+ ọ ga-anụcha ha dị ka ọlaedo,+ nụchaakwa ha dị ka ọlaọcha, ha ga-aghọkwara Jehova ndị na-eweta onyinye inweta ihu ọma+ n’ezi omume.