9 Ya mere, ọ bụ otú a ka a ga-esi kpuchie njehie Jekọb,+ nke a bụkwa mkpụrụ niile ọ ga-amị mgbe o wepụrụ mmehie ya,+ mgbe o mere ka nkume niile nke ebe ịchụàjà ya dịrị ka nzụ e gwere egwe, nke mere na a gaghị ebuli ogwe osisi dị nsọ+ na ihe e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+