Ezikiel 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M ga-eme ka ị kwụsị omume gị rụrụ arụ,+ tinyere akwụna ị malitere ịgba n’ala Ijipt;+ ị gaghị ewelikwa anya gị lee ha, ị gaghịkwa echeta Ijipt ọzọ.’
27 M ga-eme ka ị kwụsị omume gị rụrụ arụ,+ tinyere akwụna ị malitere ịgba n’ala Ijipt;+ ị gaghị ewelikwa anya gị lee ha, ị gaghịkwa echeta Ijipt ọzọ.’