Ezikiel 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee malite ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha gbara akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ.+ N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara,+ n’ebe ahụkwa ka a nọ pịa ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke. Ezikiel 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee na-eme ka akwụna ọ na-agba dị ukwuu+ nke na o mere ka e cheta mgbe ọ bụ nwa agbọghọ,+ mgbe ọ gbara akwụna n’ala Ijipt.+
3 Ha wee malite ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha gbara akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ.+ N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara,+ n’ebe ahụkwa ka a nọ pịa ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke.
19 O wee na-eme ka akwụna ọ na-agba dị ukwuu+ nke na o mere ka e cheta mgbe ọ bụ nwa agbọghọ,+ mgbe ọ gbara akwụna n’ala Ijipt.+