Aịzaya 27:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Otú a ka a ga-esi kpuchiere Jekọb mmehie ya.+ E wepụchaa mmehie ya, lekwa ihe ga-emezi: Chineke ga-eme ka nkume niile e ji rụọ ebe ịchụàjàDịrị ka nzu e gwere egwe. O nweghịkwa ogwe osisi arụsị* ma ọ bụ ihe ndị e ji adọsa insens ga-adị ebe ahụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:9 Amụma Aịsaịa I, p. 285
9 Otú a ka a ga-esi kpuchiere Jekọb mmehie ya.+ E wepụchaa mmehie ya, lekwa ihe ga-emezi: Chineke ga-eme ka nkume niile e ji rụọ ebe ịchụàjàDịrị ka nzu e gwere egwe. O nweghịkwa ogwe osisi arụsị* ma ọ bụ ihe ndị e ji adọsa insens ga-adị ebe ahụ.+