Aịzaya 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe Jehova ga-asachapụworị nsị ụmụ Zayọn,+ ọ ga-eji mmụọ nke ikpe na mmụọ nke ịgba ihe ọkụ+ sachapụ+ ọbara niile a wụfuru+ n’ime Jeruselem, Aịzaya 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+ Ezikiel 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Omume rụrụ arụ dị n’adịghị ọcha gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-eme ka ị dị ọcha, ma ị hapụghị adịghị ọcha gị wee dị ọcha.+ Ị gaghị adị ọcha ọzọ ruo mgbe m mere ka iwe m na-eweso gị dajụọ.+
4 Mgbe Jehova ga-asachapụworị nsị ụmụ Zayọn,+ ọ ga-eji mmụọ nke ikpe na mmụọ nke ịgba ihe ọkụ+ sachapụ+ ọbara niile a wụfuru+ n’ime Jeruselem,
10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+
13 “‘Omume rụrụ arụ dị n’adịghị ọcha gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-eme ka ị dị ọcha, ma ị hapụghị adịghị ọcha gị wee dị ọcha.+ Ị gaghị adị ọcha ọzọ ruo mgbe m mere ka iwe m na-eweso gị dajụọ.+