Ezikiel 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọbara ya dị kpọmkwem n’etiti ya.+ Ọ wụsara ya n’elu nkume nke na-akwọ mụrụmụrụ. Ọ wụpụghị ya n’ala, ka o wee kpochie ya ájá.+
7 N’ihi na ọbara ya dị kpọmkwem n’etiti ya.+ Ọ wụsara ya n’elu nkume nke na-akwọ mụrụmụrụ. Ọ wụpụghị ya n’ala, ka o wee kpochie ya ájá.+