Aịzaya 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-atụgharị aka m megide gị, m ga-agbazepụ ifurifu ọla gị dị ka à ga-asị na e tinyere ya ncha, m ga-ewepụkwa unyi gị niile.+ Jeremaya 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m na-agbaze ha, m ga-enyochakwa ha,+ n’ihi na olee otú ọzọ m ga-esi meso ada bụ́ ndị m ihe?+
25 M ga-atụgharị aka m megide gị, m ga-agbazepụ ifurifu ọla gị dị ka à ga-asị na e tinyere ya ncha, m ga-ewepụkwa unyi gị niile.+
7 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m na-agbaze ha, m ga-enyochakwa ha,+ n’ihi na olee otú ọzọ m ga-esi meso ada bụ́ ndị m ihe?+