Abụ Ọma 66:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na i nyochawo anyị, Chineke;+Ị nụchawo anyị dị ka e si anụcha ọlaọcha.+ Aịzaya 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-atụgharị aka m megide gị, m ga-agbazepụ ifurifu ọla gị dị ka à ga-asị na e tinyere ya ncha, m ga-ewepụkwa unyi gị niile.+ Aịzaya 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+ Malakaị 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-anọdụkwa dị ka onye na-anụcha ihe na onye na-eme ka ọlaọcha dị ọcha,+ ọ ga-emekwa ka ụmụ Livaị dị ọcha;+ ọ ga-anụcha ha dị ka ọlaedo,+ nụchaakwa ha dị ka ọlaọcha, ha ga-aghọkwara Jehova ndị na-eweta onyinye inweta ihu ọma+ n’ezi omume.
25 M ga-atụgharị aka m megide gị, m ga-agbazepụ ifurifu ọla gị dị ka à ga-asị na e tinyere ya ncha, m ga-ewepụkwa unyi gị niile.+
10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+
3 Ọ ga-anọdụkwa dị ka onye na-anụcha ihe na onye na-eme ka ọlaọcha dị ọcha,+ ọ ga-emekwa ka ụmụ Livaị dị ọcha;+ ọ ga-anụcha ha dị ka ọlaedo,+ nụchaakwa ha dị ka ọlaọcha, ha ga-aghọkwara Jehova ndị na-eweta onyinye inweta ihu ọma+ n’ezi omume.