Jeremaya 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghịkwa mgbe a na-agaghị enwe nwoke bụ́ otu n’ime ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, nke na-eguzo n’ihu m isure àjà a na-esurecha n’ọkụ na ịchụ àjà ọka* na ịchụ àjà nkịtị mgbe niile.’”+ Mkpughe 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o wee mee ka anyị bụrụ otu alaeze,+ ndị nchụàjà+ nke Chineke ya bụ́ Nna ya—ee, ka ebube na ike dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen.
18 Ọ dịghịkwa mgbe a na-agaghị enwe nwoke bụ́ otu n’ime ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, nke na-eguzo n’ihu m isure àjà a na-esurecha n’ọkụ na ịchụ àjà ọka* na ịchụ àjà nkịtị mgbe niile.’”+
6 o wee mee ka anyị bụrụ otu alaeze,+ ndị nchụàjà+ nke Chineke ya bụ́ Nna ya—ee, ka ebube na ike dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen.