1 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+ Mkpughe 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o wee mee ka anyị bụrụ otu alaeze,+ ndị nchụàjà+ nke Chineke ya bụ́ Nna ya—ee, ka ebube na ike dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen.
5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+
6 o wee mee ka anyị bụrụ otu alaeze,+ ndị nchụàjà+ nke Chineke ya bụ́ Nna ya—ee, ka ebube na ike dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen.