Aịzaya 56:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 m ga-akpọrọ ha bịa n’ugwu nsọ m,+ meekwa ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ụlọ ekpere m.+ A ga-anabata àjà ha a na-esurecha n’ọkụ+ na àjà nkịtị ha+ n’elu ebe ịchụàjà m.+ N’ihi na a ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere dịịrị ndị niile.”+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
7 m ga-akpọrọ ha bịa n’ugwu nsọ m,+ meekwa ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ụlọ ekpere m.+ A ga-anabata àjà ha a na-esurecha n’ọkụ+ na àjà nkịtị ha+ n’elu ebe ịchụàjà m.+ N’ihi na a ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere dịịrị ndị niile.”+
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+