Abụ Ọma 69:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eji abụ too aha Chineke,+M ga-ejikwa ekele too ya.+ Hosia 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jirinụ okwu na-egosi nchegharị lọghachikwute Jehova.+ Unu niile, sịnụ ya, ‘Gbaghara njehie anyị;+ nara ihe dị mma, anyị ga-enyekwa gị ụmụ ehi bụ́ mkpụrụ egbugbere ọnụ anyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụrụkwa na m na-ezisa ozi ọma,+ ọ bụghị ihe mere m ga-eji na-anya isi, n’ihi na ọ bụ mkpa nke dịịrị m.+ N’ezie, ahụhụ+ dịịrị m ma ọ bụrụ na ezisaghị m ozi ọma!
2 Jirinụ okwu na-egosi nchegharị lọghachikwute Jehova.+ Unu niile, sịnụ ya, ‘Gbaghara njehie anyị;+ nara ihe dị mma, anyị ga-enyekwa gị ụmụ ehi bụ́ mkpụrụ egbugbere ọnụ anyị.+
16 Ọ bụrụkwa na m na-ezisa ozi ọma,+ ọ bụghị ihe mere m ga-eji na-anya isi, n’ihi na ọ bụ mkpa nke dịịrị m.+ N’ezie, ahụhụ+ dịịrị m ma ọ bụrụ na ezisaghị m ozi ọma!