Hosia 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Gị onwe gị kwesịrị ịlọghachikwute Chineke gị,+ bụ́ onye nwere obiọma,*+ na-ekpe ikpe ziri ezi;+ nweekwa olileanya mgbe niile n’ebe Chineke gị nọ.+
6 “Gị onwe gị kwesịrị ịlọghachikwute Chineke gị,+ bụ́ onye nwere obiọma,*+ na-ekpe ikpe ziri ezi;+ nweekwa olileanya mgbe niile n’ebe Chineke gị nọ.+