Hosia 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “N’ihi ya, lọghachikwutenụ Chineke unu.+ Na-ahụnụ ndị ọzọ n’anya,* na-ekpekwanụ ikpe ziri ezi.+ Tụkwasịnụ Chineke unu obi mgbe niile.
6 “N’ihi ya, lọghachikwutenụ Chineke unu.+ Na-ahụnụ ndị ọzọ n’anya,* na-ekpekwanụ ikpe ziri ezi.+ Tụkwasịnụ Chineke unu obi mgbe niile.