9 M wee sị: “Agaghị m ekwu okwu banyere ya, agakwaghị m ekwu okwu n’aha ya.”+ Ma n’ime obi m, ọ dị ka ọkụ na-ere ere nke e mechibidoro ụzọ n’ime ọkpụkpụ m; ike wee gwụ m ịgbachi nkịtị, enweghịkwa m ike idi ya.+
10 Ya mere, unu onwe unu, mgbe unu mere ihe niile e kenyere unu, sịnụ, ‘Anyị bụ ndị ohu na-abaghị uru ọ bụla.+ Ihe anyị mere bụ ihe anyị kwesịrị ime.’”