Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Job 32:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 N’ihi na okwu juru m ọnụ;

      Mmụọ nke dị n’ime afọ m arụgidewo+ m.

  • Abụ Ọma 39:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Obi m wee na-ere ka ọkụ n’ime m;+

      N’oge m nọ na-asụ ude, ọkụ ahụ nọ na-ere.

      Eji m ire m kwuo, sị:

  • Jeremaya 6:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ọnụma juru m obi dị ka o juru Jehova. Ike agwụwo m idi ya.”+

      “Wụkwasị ya nwatakịrị nke nọ n’okporo ámá+ na ìgwè ụmụ okorobịa ndị bụ́ ezigbo enyi n’otu mgbe ahụ; n’ihi na a ga-ejide ha, nwoke na nwunye ya, agadi nwoke na onye nọworo ndụ ruo ọtụtụ afọ.+

  • Emọs 3:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ọdụm ebigbọwo!+ Olee onye na-agaghị atụ egwu? Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ekwuwo okwu! Olee onye na-agaghị ebu amụma?’+

  • Ọrụ Ndịozi 4:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ma anyị onwe anyị apụghị ịkwụsị ikwu banyere ihe ndị anyị hụrụ na ihe ndị anyị nụrụ.”+

  • Ọrụ Ndịozi 18:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ma mgbe Saịlas+ na Timoti+ si Masedonia gbadata, Pọl malitere ikwusasi okwu Chineke ike, na-agbara ndị Juu àmà iji gosi na Jizọs bụ Kraịst.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya