9 M wee sị: “Agaghị m ekwu okwu banyere ya, agakwaghị m ekwu okwu n’aha ya.”+ Ma n’ime obi m, ọ dị ka ọkụ na-ere ere nke e mechibidoro ụzọ n’ime ọkpụkpụ m; ike wee gwụ m ịgbachi nkịtị, enweghịkwa m ike idi ya.+
25 E jiriwo ọnụ kụziere nwoke a ihe n’ụzọ Jehova, ebe ọ na-anụ ọkụ na mmụọ,+ ọ malitekwara na-ekwu okwu ma na-ezi ihe ndị metụtara Jizọs n’ụzọ ziri ezi, ma ọ bụ naanị banyere baptizim+ Jọn ka ọ maara.